Na Mbido Ihe nile na eme na otu ntabị anya, na-afo gara aga Nwaokorobia m mbubụ aghọrọ dimkpa: Ozugbo ahu ndụ m ebido! Ahuru m ụwa n’ihu na-anya m— Ya mere Nwoke ahu na atuzịrị igwe eji akọ ubi aka guzoro na elu ịnyịnya ibu ya Ahu ya na agba ajirija na elu onu ugwu nke mbu, Mgbe ha hapụrù oke osimiri bekee Egwu olu na ndagwurugwu di n’okpuru, Hụkwà ebe ugwu o ga akọ ihe, Oji nkume na enweghi ihe di na eme ya awa ihu oke ya, Egbe eluigwe nọ na elu ikuku, Na-agwọ ojii na enweghi mkpuchi di n’elu ya, Na-eche ya ugbu a. —Ya nwáanụ ko ya! | Entry #30281 — Discuss 0 — Variant: Not specifiednone
Voting points | 1st | 2nd | 3rd |
---|
15 | 3 x4 | 1 x2 | 1 x1 |
|
Mbido N'otu oge, n'ọtụtụ afọ gara aga, Nwata nwoke m bụbu bịara tozuo n'ihe e ji nwoke eme: N'otu ntabianya ndụ m amalite! M wee hụ ka ụwa dị - Yabụ Onye ọkọ ubi ahụ kwụ n'akụkụ ịnyịnya ya ọsụsọ a na-agba ya ka ọ rigooro n'elu ugwu nke mbụ, O si n'ala dị n'akụkụ mmiri pụta Bịa kọọ na ndagwurugwu dị n'okpuru ugwu, Ma hụ akụkụ ugwu ebe ọ ga-akọ, Okwute na-adịghị nkọ ga-amụnyu mma ugbo ya, Egbe eligwe sere n'ikuku, Na urukpu ojii nọ ya n'elu, gba aka, Na-eche ugbua. - Ya kọọ ma ọ bụrụ na ọ kara ya obi! | Entry #30182 — Discuss 0 — Variant: Not specifiednone
Voting points | 1st | 2nd | 3rd |
---|
14 | 3 x4 | 1 x2 | 0 |
|
Mmalite Ihe niile na obere oge, na afọ gara aga, Nwata nwoke mbu a ghọrọ la nwoke: Na mberede, ndụ mu ewe malite! Ahụrụ m ụwa n'ihu m- Ya mere nwoke onye oru ubi nọrọ n'akụkụ ịnyịnya ya guzo Na agba aziriza na ndagwurugwu nke mbụ, O hapụrụ ugwu mmiri nda puta Ala akoro na ndagwurugwu dị n'okpuru, ya ewe hu akuku ugwu o ga akọ ihe, Oke nkume ga Anyu mmaya oru nko Egbe eluigwe na agba na mbara ikuku Oke ojii ugwu nke di na elu ya Na-eche ugbu a. —ya kuo ya ma ọ bụrụ na ọchuru inwaa ! | Entry #29548 — Discuss 0 — Variant: Not specifiednone
Voting points | 1st | 2nd | 3rd |
---|
10 | 1 x4 | 2 x2 | 2 x1 |
|